ISI NKE MBỤ
OKWU MMALITE
Ntọala Nchọcha
Ọgụgụ bụ otu n’ime nka onye na-amụ akwụkwọ kwesiri inweta n’ogo praịmarị. Nke a bụ ihe dị oke mkpa n’ebe ihe ọmụmụ ndị